mgbịrịafo

O sị Wiktionary

mgbịrịafo

Nkọwa[dezie]

mgbịrịafo bụ erịrị afo nke nri mmadụ na eri na abaye site na onu baye na afo we gbada na ike

mgbiriafo

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

mazzi ogbodo na ari oria mgbiriafo.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

intestine