mgbukpọ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie ebe o si]- ịma ụma gbuo ọtụtụ mmadụ sitere na otu mba ma ọ bụ agbụrụ na ebumnuche nke ibibi mba ma ọ bụ otu ahụ
- mbibi nke ìgwè mmadụ n’ihi agbụrụ ma ọ bụ nkwenye na okpukperechi ha nke akpachapụrụ anya na-eme
Nkejiasụsụ
[dezie ebe o si]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie ebe o si]- A na-ahụta agha Biafra Nigeria dị ka mgbukpọ agbụrụ
- ịkpọasị, anyaụfụ na nghọtahie bụ ihe na-akpata mgbukpọ agbụrụ
Mkpọpụta
[dezie ebe o si]