Gaa na ọdịnaya

mgbiri afọ

Sitere na Wiktionary

Mgbiri afọ

Nkọwa

[dezie]

nke a bụ ebe nri niile na ihe ọnụnụ niile anyi na-eri/anụ na esi agafe tupu anyụpụ dika nsi maọbu mamiri

nkejiasusu

[dezie]

aha

omumaatu

[dezie]

biko sierem mgbiri afọ ọkụkụ ahụ

Mkpọputa

[dezie]

olumba

[dezie]

Eriri afo n'asusu Nkanu di n'Enugwu steeti.

ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

[