Gaa na ọdịnaya

mgberede

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  1. mgberede bụ ihe na-akwadoghị akwado mee.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

ọrịa na-abịa mmadụ na mgberede.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

ọdụrụkụọ Mgberede

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

emergency