Gaa na ọdịnaya

mgbede juu

Sitere na Wiktionary

mgbede jụụ

Nkọwa

[dezie]

Oge mgbede ebe ikuku dị jụụ ma bụrụ ihe na-atọ ụtọ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ha gara ije n’mgbede jụụ.
  • Ụmụnne ahụ nọ n’ụlọ n’mgbede jụụ.

Mkpọpụta

[dezie]

/mgbɛdɛ d͡ʒuː/

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[cool evening]