Gaa na ọdịnaya

mgbe ebighi ebi

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • Oge na enweghi ngwụcha ma ọ bụ enweghi njedebe, ọnọdụ nke enweghị oge
  • ndụ ebighị ebi mgbe a nwụsịrị

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Onye chọrọ ibi ndụ na mgbe ebighi ebi?
  • Naanị Chukwu nwere ndụ mgbe ebighị ebi

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Eternity