mgbalị
Ọdịdị
Mgbalị
Nkọwa
[dezie]Mgbalị bụ ọrụ nke arụ ma ọ bụ echiche nke eji emepụta ihe
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Emeka a rụọla ụlọ ukwu, o gosiri na mgbalị ya nile abụghị n'efu
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ndọlị (Anambra)
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Beeke
[dezie]Effort Effort
German
[dezie]Anstrengung Anstrengung