Gaa na ọdịnaya

mgbá ásì

Sitere na Wiktionary

Mgbá ásì

Nkọwa

[dezie]

Mgbá ásì bụ ihe ndị mmadụ n’afuta dị ka ajọ ihe ma ime anwansi

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ndị n’eme mgbá ásì biara n’úlòakwúkwó anyi taata

Mkpọpụta

[dezie]

Olundi

[dezie]

Ntụgharị n’asụsụ ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

sorcery