Gaa na ọdịnaya

mgbááká

Sitere na Wiktionary

Mgbááká

Nkọwa

[dezie]

Mgbááká bù ihe mmadu nwe ike ígbá n’aka. Ọ bụkwa ihe dị na nwunye na-agbanye onwe ha n'aka n'ubọchị agbamakwụkwọ ha

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nwoke ahụ gbanyere nwunye ya mgbááká

Mkpọpụta

[dezie]

Olundi

[dezie]

Ntụgharị n’asụsụ ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

ring