mee

O sị Wiktionary

mee

Nkọwa[dezie]

mee bụ ọnwa nke ise nke afọ na kalenda Julian na Gregorian na-esote ọnwa eprel, Ọnwa a nwere mkpụrụ ụbọchị iri atọ na otu.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Onye isi ala Naijiria gara France na "mee"

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

May