Gaa na ọdịnaya

mechie

Sitere na Wiktionary

Mechie

[dezie]

Nkọwa

[dezie]

Mechie pụtara:

a. Ime ka oghere hara ịdị

b. Ịkwụsị ihe

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmatụ

[dezie]

a. Gbalịa ka i mechie mmemme ahụ ngwangwa.

b. Bute nke ahụ iji mechie ebe a.

Mkpọpụta

[dezie]

Méchíè

Olumba

[dezie]

Meshie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Close

Bekee

[dezie]

Close