Gaa na ọdịnaya

mbuze

Sitere na Wiktionary

' ' 'Mbuze' ' '

Nkọwa=

[dezie]

Mbuze bụ omume nke usoro elu (dị ka mmiri na-asọ ma ọ bụ ifufe) nke na-ewepụ ala, okwute, ma ọ bụ ihe gbazere n'otu ebe dị n'elu eriri ụwa wee buru ya gaa ebe ọzọ ebe a na-edebe ya.

Nkejịasụsụ

[dezie]
mbuze

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ndị na-ahụ maka ala na-akụ ahịhịa iji kwụsị mbuze nke akụkụ ugwu ahụ.

Mkpọputa

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://education.nationalgeographic.org/resource/erosion/ (Erosion)