Gaa na ọdịnaya

mbuli elu

Sitere na Wiktionary

mbuli elu

Nkọwa

[dezie]

Omume ma ọ bụ ọnọdụ nke ịrị elu ma ọ bụ ịkwalite mmadụ n’ogo.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • E nyere ya mbuli elu n’ọrụ.
  • Chineke na-enye ndị kwere na Ya mbuli elu.

Mkpọpụta

[dezie]

/mbúlí élú/

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[exaltation]