mbi aka

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Mbi aka bu Ụdị ihe okike pụrụ iche nke na dị na mkpịsị aka.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha.

Ọmụmaatụ[dezie]

Ekwentị nke ugbu a na-enwe akara Mbi aka nke eji emepe ya.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Fingerprint