mbázú

O sị Wiktionary

Mbázú

Nkowa[dezie]

Mbázú bù ihe ndi n’ako ugbo ji akopúta ji n’ubi

Nkejiasusu[dezie]

Aha

Omumaatu[dezie]

Emeka ji mbázú ako ji n’ubi ya

Nkpoputa[dezie]

Olundi[dezie]

Ntughari n’asusu ozo[dezie]

Bekee[dezie]

hoe