mahadum
Ọdịdị
Mahadum
Nkọwa
[dezie]Ụlo akwukwo di elu a na agu ma agucha sekondir.A na-akuzi ihe n`uzo miri emi n`udi ulo akwukwo a.Ọ bų onye gbara afǫ biido iri na ise/isii nwere ike iga ųdi ųlǫ akwųkwǫ a.
Nkejiasųsų
[dezie]Aha

Ǫmumaaų
[dezie]- E nweghi ike iga mahadum n ihi enweghi ego ugwo akwukwo
- Aha mahadum nke di na Nsuka bụ Univasity nke Nijiria Nsuka