ma ewepụ

O sị Wiktionary

ma ewepụ


Nkọwa[dezie]

ikpacha hapụ otu ihe ị na achọghị

Nkejiasusu[dezie]

ngwaa

Omumaatu[dezie]

ndi a nile bụcha anumanu ma ewepụ agu, ewu, enyi na okeke


Mkpọputa[dezie]

ma ewepu




olumba[dezie]

ntughari nasụsụ ọzọ[dezie]

https://en.wiktionary.org/wiki/exception