Gaa na ọdịnaya

máháǹtị̀ị̀

Sitere na Wiktionary
      • Màhàǹtị̀ị̀***

Nkọwa

[dezie]

ụlọakwụkwọ e mere màkà ikuziri ụmụaka ndi nọ n'ágbátá áfọ̀ àtọ̀ na áfọ̀ ísé íhé


nkejiaaụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

A nọ m n'ogo àgụ̀mákwụ̀kwọ̀ nke atọ na máhántị̀ị̀.

mkpọpụta

[dezie]

/máháǹtị̀ị̀/

olumba

[dezie]

ọ̀táákárá

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

Nursery school