Gaa na ọdịnaya

màhàétítí

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

ógō àgùmàkwùkwó màkà ndi nọ n'ágbátá áfọ̀ ìrì na àbụ̀ọ̀ ruo áfọ̀ ìrì na asatọ nke na-ákwádō mmadụ ị̀bá màhàdùm

nkejiaaụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

A ga m apụta màhàétítí n'áfọ̀ a.

mkpọpụta

[dezie]

/màhàétítí/

olumba

[dezie]

màhàétítí

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

Secondary School