Gaa na ọdịnaya

kwado

Sitere na Wiktionary

kwado

Nkọwa

[dezie]

kwado bụ ịkwadebe, ịtọ ma ọ bụ inye nkwado maka ihe ma ọ bụ mmadụ.

Nkejiasụsu

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Kwado nri tupu ndị ọbịa abịa.
  2. Ha kwadoro mmemme ahụ nke ọma.


Mkpọpụta

[dezie]
Prepare

Olu mba

[dezie]
  1. Nkwado

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Prepare