Gaa na ọdịnaya

kwa izu uka

Sitere na Wiktionary

Kwa izu ụka

Nkọwa

[dezie]

Kwa izu ụka pụtara igu site na otu ụbọchị uka ruo ụbọchị ụka ọzọ. A na asi na ọ bụ kwa izu ụka, ọ bụrụ na emere ihe,ma imekwa ya ọzọ bụ ọ bụrụ na ụka gachara abanye izu ọzọ tupu eme ọzọ.

Nkjịasụsụ

[dezie]

Nkwuwa

Ọmụmaatụ

[dezie]

1.Nnam na-alọta kwa izu ụka 2.Kwa izu ụka ka eji eme mmemmé n'ụlọ oriri a.

Mkpọpụta

[dezie]

kwa-i-zu-ụ-ka

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Weekly https://en.m,wikitionary.org/wiki/weekly