komputa
Ọdịdị
kọmputa
Nkọwa
[dezie]Ngwaọrụ dijitalụ e ji arụ ọrụ mgbako, idebe ozi, na imegharị data.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ụlọ akwụkwọ zụtara ọtụtụ kọmputa maka ụmụ akwụkwọ.
- Ọ na-eji kọmputa ya dee akwụkwọ.
Mkpọpụta
[dezie]/kɔmputa/
Ọrụmba
[dezie]Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie][Computer]