Gaa na ọdịnaya

keke

Sitere na Wiktionary

keke

Nkọwa

[dezie]

Okwu mbubata sitere n’asụsụ Yoruba, nke a na-eji kpọọ ụgbọ ala nta nke nwere wiil atọ (tricycle).

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ọ gara ahịa n’otu keke.
  • Ụfọdụ ndị chọrọ ka a kwụsị ịnya keke n’obodo ukwu.

Mkpọpụta

[dezie]

/keke/

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[TRICYCLE]