Gaa na ọdịnaya

kee

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

kee bụ ime ka ihe nọ ebe dị iche iche dịka o kwesịrị.

Nkejiasụsụ

[dezie]

ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

E kee otu o kwesịrị, udo a dịrị.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

kewa

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

divide