Gaa na ọdịnaya

kaosinadi

Sitere na Wiktionary

Nkowa

[dezie]

Kaosinadi bu otu n'ime Nkejiasusu ndi enwegasiri. E ji ya enye onye a n'agwa okwu nghoro ime ihe otu o siri chóó, maobukwanu igosi na mmadu mechara mee ihe di ya n'obi, n'agbanyeghi otu onodu siri di.

Nkejiasusu

[dezie]

Njiko

Omumaatu

[dezie]

- Ekwensu gbara m mgba ebe o di úkwú, kaosinadi, emechara m merie.

- O gaara àká mma m'I mee ya otu ahu m gwara gi, kaosinadi, mee ihe di gi n'obi.

Mkpoputa

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

however nevertheless