Gaa na ọdịnaya

kaosila

Sitere na Wiktionary

Kaosila

NKỌWA

[dezie]

Nke a bụ okwu a N'ekwu mgbe enwere atụmatụ abụọ nke n'ejighi otu n'aka.

NKEJIASỤSỤ

[dezie]

Mbụzọ

ỌMỤMATỤ

[dezie]

1.Kaosila dị, Agam abịariri ụlọ gị 2.kaosila dị, anyị ga na eto Jehova

MKPỌPỤTA

[dezie]

Ka-o-si-la-

OLUMBA

[dezie]

Kaoshile

NTỤGHARỊ NA ASỤSỤ ỌZỌ

[dezie]

Bekee

[dezie]

anyhow https://en.m.wikitionary.org/org/anyhow