Gaa na ọdịnaya

kaamera

Sitere na Wiktionary

kaamera

Nkọwa

[dezie]

Okwu mbubata sitere n’asụsụ Bekee camera. A na-eji ya eme ihe iji were onyonyo ma ọ bụ vidio.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ọ zụrụ kaamera ọhụrụ iji were foto.
  • Ndị nta akụkọ jiri kaamera ha dee ihe omume ahụ.

Mkpọpụta

[dezie]

/kaːmera/

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[Camera]