Gaa na ọdịnaya

kaọsịla

Sitere na Wiktionary

kaọsịla

Nkọwa

[dezie]

Bụ mkpụrụokwu eji akọwa na ihe nwere ike ịdị otu ọbụla. Otú ọbụla osi dị.

Nkejiasụsụ

[dezie]

nkwuwa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Agbanyeghi na ejighịm ya bụ ego ugbua, Kaọsịla dị agam enye gi ya echi.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]
  1. Otuosịla
  2. otu ọbụla
  3. kaọsina

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

anyhow

Bekee

[dezie]