Gaa na ọdịnaya

kụkpakpa

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

kụkpakpa bụ ụdị akpụkụụkwụ na-adị mfe ọsụsụ tụmadị nke eji ánọ̀ n'ụlọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

E nwere m kụkpakpa buru ibu n'ụlọ m.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

mgbanụkwụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

slipper