Gaa na ọdịnaya

kọmpas

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Kọmpas bu ngwa eji achọpụta ntụzịaka maka ụzọ njem.

Kompas Sofia

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha.

Ọmụmaatụ

[dezie]

Were kọmpas m jee ebe ahụ n'ọbụrụ na ịmaghi ụzọ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Compass