Gaa na ọdịnaya

izu

Sitere na Wiktionary

Izu

Nkọwa

[dezie]

Nkea bụ ụbọchị ahịa anọ bụ eke, orie, afọ na nkwọ n'omenaala igbo mana omenaala bekee ọ bụ ụbọchị asaa nke bụ Mọnde, Tuuzude, Wenesde ruo Sọnde.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Abiara m n'ụlọ giị n'izu abụọ gara aga

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Beeke

[dezie]

Week Week

French

[dezie]

Semaine semaine

German

[dezie]

Woche Woche