iwu mpụ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Iwu mpụ bụ akụkụ nke iwu na-akọwa mpụ, na-akọwapụta usoro maka ijide na ikpe ndị a na-enyo enyo, na inye iwu ntaramahụhụ maka ndị dara iwu.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmumaatụ
[dezie]Gọọment etiti weputara Iwu mpụ ọhuru.
Mkpọpụta
[dezie]Olundi
[dezie]Iwu mpụ (Onitsha)
Iwu ndi ọmekaọme