Gaa na ọdịnaya

iwe iwe ọsịsọ

Sitere na Wiktionary

iwe iwe ọsịsọ


nkowa

[dezie]

nke a bụ onye na-ewe iwe ọsịsọ, obere ihe na-akpasu ya iwe. ụdị mmadụ a anaghị enwe ndịdị


nkejiasusu

[dezie]

nkọwaaha


omumaatu

[dezie]

iwe iwe ọsịsọ mere ọ naghị adara ụgọchukwu na ndị ọrụ ya


mkpoputa

[dezie]


olumba

[dezie]


ntụghari asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

quick_tempered