itinye uche

O sị Wiktionary

Itinye Uche

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ikike ịgbado anya na nhọta ma ọ bụ n'ime ihe

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Nne ya nyere ya ndụmọdụ maka itinye uche n'ọrụ ya.

Mkpọpụta[dezie]

Itinye uche




Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Beeke[dezie]

Concentration Concentration

German[dezie]

Konzentration Konzentration