Gaa na ọdịnaya

ite ofe

Sitere na Wiktionary

ite ofe

Nkọwa

[dezie]

Ite e ji esi ma ọ bụ debe ofe.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Nne m tinyere ofe n’ime ite ofe ahụ.

Mkpọpụta

[dezie]

/ite ɔfe/

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[soup bowl]