Gaa na ọdịnaya

isiahịrị

Sitere na Wiktionary
  • =Nkọwa=*
  1. isiahịrị bụ onye maọbụ ihe ahịrịokwu na-ekwu maka ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọtụtụ mgbe, isiahịrị na-abụ ahịrịokwu mbụ n'ahịrịokwu.

Mkpọpụta

[dezie]

Isiahiri

Olumba

[dezie]

ishiahịrị

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]