Gaa na ọdịnaya

iri itoolu na asato

Sitere na Wiktionary

Iri itoolu na asaa

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ itoolu, na asatọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri itoolu na asaa, tupu a gụọ iri itoolu na itoolu. Ndị Rome na-ede ya dịka XCVIII, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 98.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Agụchaa iri itoolu na asatọ a gụọ iri itoolu na itoolu

Mkpoputa

[dezie]
Iri itoolu na asatọ




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Ninety eight (98) Ninety-eight