Gaa na ọdịnaya

iri itoolu na asaa

Sitere na Wiktionary

Iri itoolu na asaa

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ itoolu, na asaa atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri itoolu na isii, tupu a gụọ iri itoolu na asatọ. Ndị Rome na-ede ya dịka XCVII, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 97.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Agụchaa iri itoolu na isii a gụọ iri itoolu na asaa

Mkpoputa

[dezie]
Iti itoolu na asaa



Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Ninety seven (97) Ninety-seven