Gaa na ọdịnaya

iri isii na atọ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ isii, na atọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri isii na abụọ, tupu a gụọ iri isii na anọ. Ndị Rome na-ede ya dịka LXIII, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 63.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Agụchaa iri isii na atọ a gụọ iri isii na anọ

Mkpoputa

[dezie]
Iri isii na atọ





Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Sixty three (63) Sixty-three