iri isii na ano
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ isii, na anọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri isii na atọ, tupu a gụọ iri isii na ise. Ndị Rome na-ede ya dịka LXIV, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 64.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmumatu
[dezie]Agụchaa iri isii na anọ a gụọ iri isii na ise
Mkpoputa
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Sixty four (64) Sixty-four