Gaa na ọdịnaya

iri ise na itoolu

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ ise, na itoolu atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri ise na asatọ, tupu a gụọ iri isii. Ndị Rome na-ede ya dịka LXIX, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 59.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Agụchaa iri ise na anọ a gụọ iri ise na itoolu

Mkpoputa

[dezie]
Iri ise na itoolu





Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Fifty nine (59) nine Fifty nine