Gaa na ọdịnaya

iri atọ na itoolu

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ atọ na itoolu atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri atọ na asatọ, tupu a gụọ iri anọ. Ndị Rome na-ede ya dịka XXXIX, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 39.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Irụcha ụzọ a ga-efu gọọmenti ọnwa iri atọ na itoolu

Mkpoputa

[dezie]
Iri atọ na itoolu





Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Thirty-nine (39) Thirty-nine