iri atọ na isii
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ atọ na isii atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri atọ na ise, tupu a gụọ iri atọ na asaa. Ndị Rome na-ede ya dịka XXXVI, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 36.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmumatu
[dezie]Ụzọ anyị zụtara ịdọnye n'ụlọ ọhụrụ anyị dị iri atọ na isii n'ọnụ ọgụ.
Mkpoputa
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Thirty-six (36) Thirty-six