iri atọ na asatọ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ atọ na asatọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri atọ na asaa, tupu a gụọ iri atọ na itoolu. Ndị Rome na-ede ya dịka XXXVIII, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 38.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmumatu
[dezie]Irụcha ụzọ a ga-efu gọọmenti ọnwa iri atọ na asatọ
Mkpoputa
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Thirty-eight (38) Thirty-eight