Gaa na ọdịnaya

iri asatọ na itoolu

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ asatọ, na itoolu ọzọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri asatọ na asatọ, tupu a gụọ iri itoolu. Ndị Rome na-ede ya dịka LXXXIX, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 89.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Agụchaa iri asatọ na itoolu a gụọ iri itoolu

Mkpoputa

[dezie]
Iri asatọ na itoolu





Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Eighty nine (89) Eighty nine