Gaa na ọdịnaya

iri anọ na anọ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ anọ, na anọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri anọ na atọ, tupu a gụọ iri anọ na ise. Ndị Rome na-ede ya dịka LIV, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 44.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmumatu

[dezie]

Agụchaa iri anọ na anọ a gụọ iri anọ na ise

Mkpoputa

[dezie]
Iri anọ na anọ





Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Forty four (44) Forty-four