ile
Ọdịdị
ile
Nkowa
[dezie]Ile bu akuku ahu mmadu nke na-adi n'onu. ona adi n'etiti eze elu na nke ani. o na enyere aka ikwu okwu nke oma.
===nkejiasusu=== aha
===omumaatu=== eji ile ekwu okwu. eji ya ele ka nri siri di,odi uto maobu odighi.
===mkpoputa===
===olumba===
===ntughari n'asusu ozo===
===bekee===