Gaa na ọdịnaya

ikwunaibe

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọbara jikọrọ gị na ha. Ụmụnne gi, ụmụnne nne gi, ụmụnne nna gi, w. d. g

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

ikwuaibe anyi bụ ndị oke mmadụ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

kindred