Gaa na ọdịnaya

ikpochapụ oke ọhịa

Sitere na Wiktionary

Ikpochapụ Óké Ọhịa

Nkọwa

[dezie]

Ikpochapụ oke ohia bụ iwepụ oke ọhịa ma ọ bụ ukwu osisi niile eji eme ihe dị n'ebe, ka ebe ahụ bụrụzie ebe a na-ejighị ọhịa eme ihe. Ikpochapụ osisi nwere ike ịgụnye ịtụgharị ala ọhịa ka ọ ghọọ ugbo, maọbu ebe a na-azụ anụ, maọbụ obodo mepere emepe maka obibi ndị mmadụ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ikpochapụ oke ọhịa adịghị mma n'ala anyị Nigeria.

Mkpọputa

[dezie]

Ikpochapu oke ọhịa

Olumba

[dezie]

Igbukpọ osisi (Steeti Anambra)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Deforestation