Gaa na ọdịnaya

ikeketeorie

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • usoro akụ na ụba na nke ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke ndị mmadụ na-achịkwa azụmaahịa na ụlọ ọrụ mba maka inwere uru, kama ịbụ nke steeti.
  • usoro na akwado nweta akụ na ụba nke dabere na ụzọ nkeonwe na mmepụta na ọrụ maka inwe uru
  • ndị mmadụ na abụghị steetị inwe ikike nke mmepụta, nkesa, na mgbanwe akụ na ụba

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmumaatụ

[dezie]
  • ikeketeorie na-enye gọọmentị ohere ibagide ochichi ma ghara itinye aka n'ịchọ uru
  • nrụrụ aka na gọọmentị na epe mpe site na ikeketeorie

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Capitalism